Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ọrụ Ndịozi 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ nwoke obi ya dị ọcha,+ onye ya na ezinụlọ ya dum na-atụ egwu Chineke.+ Ọ na-enyekwa ndị mmadụ ọtụtụ onyinye ebere,+ na-arịọsikwa Chineke arịrịọ ike mgbe niile.+
10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+
2 Ọ bụ nwoke obi ya dị ọcha,+ onye ya na ezinụlọ ya dum na-atụ egwu Chineke.+ Ọ na-enyekwa ndị mmadụ ọtụtụ onyinye ebere,+ na-arịọsikwa Chineke arịrịọ ike mgbe niile.+