Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” Abụ Ọma 68:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+