Abụ Ọma 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+ Abụ Ọma 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova, bụ́ Onye Kasị Elu, dị egwu,+Eze ukwu nke na-achị ụwa dum.+ Abụ Ọma 66:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bịanụ hụrụ ọrụ dị iche iche nke Chineke.+Otú o si emeso ụmụ mmadụ dị egwu.+ Abụ Ọma 73:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ruo mgbe m batara ná nnukwu ebe nsọ Chineke.+Anọ m na-achọ ịmata ihe ga-abụ ọdịnihu ha.+
3 Zipụ ìhè gị nakwa eziokwu gị.+Ka ha na-edu m.+Ka ha duru m rute n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+