Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Aịzaya 40:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ma ndị nwere olileanya+ n’ebe Jehova nọ ga-enwetaghachi ike.+ Ha ga-eji nku fegoo n’elu dị ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije ma ha agaghị ada mbà.”+ Zekaraya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mụ onwe m bụ́ Jehova ga-eme ka ha dị elu,+ ha ga-ejegharịkwa n’aha m,’+ ka Jehova kwuru.”
31 ma ndị nwere olileanya+ n’ebe Jehova nọ ga-enwetaghachi ike.+ Ha ga-eji nku fegoo n’elu dị ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije ma ha agaghị ada mbà.”+