Aịzaya 41:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’ Aịzaya 45:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+
10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’
24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+