Jenesis 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 wee sị: “Ka Jehova+ bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-akwụsịghị igosi obiọma ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ahụ́ nna m ukwu. Anọ m na njem, Jehova wee durute m n’ụlọ ụmụnne nna m ukwu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
27 wee sị: “Ka Jehova+ bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-akwụsịghị igosi obiọma ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ahụ́ nna m ukwu. Anọ m na njem, Jehova wee durute m n’ụlọ ụmụnne nna m ukwu.”+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+