Jenesis 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ sịkwara: “Ka Jehova, bụ́ Chineke Shem, bụrụ onye a gọziri agọzi,+ Ka Kenan bụrụkwa ohu ya.+ Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+ Luk 1:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+