Abụ Ọma 111:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ gbapụtawo ndị ya.+ צ [Sadee]O nyewo iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe a na-atụ egwu.+ Luk 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu+ wee jide ha niile, ha malitekwara inye Chineke otuto, na-asị: “E mewo ka onye amụma dị ukwuu+ bilie n’etiti anyị,” na-asịkwa, “Chineke echewo ihu ya n’ebe ndị ya nọ.”+
9 Ọ gbapụtawo ndị ya.+ צ [Sadee]O nyewo iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe a na-atụ egwu.+
16 Egwu+ wee jide ha niile, ha malitekwara inye Chineke otuto, na-asị: “E mewo ka onye amụma dị ukwuu+ bilie n’etiti anyị,” na-asịkwa, “Chineke echewo ihu ya n’ebe ndị ya nọ.”+