Diuterọnọmi 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+— Luk 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ha: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha wee sị ya: “Ihe mere Jizọs onye Nazaret,+ onye ghọrọ onye amụma+ dị ike n’ọrụ na n’okwu n’ihu Chineke na n’ihu mmadụ niile; Jọn 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Nna anyị ukwu, ana m aghọta na ị bụ onye amụma.+ Jọn 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.” Jọn 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+ Ọrụ Ndịozi 7:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Onye a bụ Mozis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.’+
15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+—
19 O wee sị ha: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha wee sị ya: “Ihe mere Jizọs onye Nazaret,+ onye ghọrọ onye amụma+ dị ike n’ọrụ na n’okwu n’ihu Chineke na n’ihu mmadụ niile;
14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.”
40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+
37 “Onye a bụ Mozis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.’+