Luk 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Egwu wee jide ha niile, ha amalitekwa ito Chineke, na-asị: “Nnukwu onye amụma abịakwutela anyị.”+ Ha ana-asịkwa, “Chineke echetala ndị ya.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 95
16 Egwu wee jide ha niile, ha amalitekwa ito Chineke, na-asị: “Nnukwu onye amụma abịakwutela anyị.”+ Ha ana-asịkwa, “Chineke echetala ndị ya.”+