Luk 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu+ wee jide ha niile, ha malitekwara inye Chineke otuto, na-asị: “E mewo ka onye amụma dị ukwuu+ bilie n’etiti anyị,” na-asịkwa, “Chineke echewo ihu ya n’ebe ndị ya nọ.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 95
16 Egwu+ wee jide ha niile, ha malitekwara inye Chineke otuto, na-asị: “E mewo ka onye amụma dị ukwuu+ bilie n’etiti anyị,” na-asịkwa, “Chineke echewo ihu ya n’ebe ndị ya nọ.”+