1 Ndị Eze 1:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Nke a bụkwa ihe eze kwuru, ‘Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye mere ka e nwee onye ga-anọkwasị n’ocheeze m taa, m wee jiri anya m hụ ya!’”+ Abụ Ọma 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+ Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+ Abụ Ọma 106:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi;Mmadụ niile ga-asịkwa Amen.+Toonụ Jaa!+
48 Nke a bụkwa ihe eze kwuru, ‘Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye mere ka e nwee onye ga-anọkwasị n’ocheeze m taa, m wee jiri anya m hụ ya!’”+
13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
48 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi;Mmadụ niile ga-asịkwa Amen.+Toonụ Jaa!+