Abụ Ọma 72:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen. 1 Ndị Kọrịnt 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na i jiri onyinye nke mmụọ nsọ na-enye otuto, olee otú onye nọ n’ọnọdụ ndị nkịtị ga-esi asị “Amen”+ mgbe i nyesịrị ekele, ebe ọ na-amaghị ihe ị na-ekwu?
19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen.
16 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na i jiri onyinye nke mmụọ nsọ na-enye otuto, olee otú onye nọ n’ọnọdụ ndị nkịtị ga-esi asị “Amen”+ mgbe i nyesịrị ekele, ebe ọ na-amaghị ihe ị na-ekwu?