2 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, ọ́ bụghị gị bụ Chineke bi n’eluigwe?+ Ọ́ bụghị gị na-achị alaeze mba niile?+ Ọ bụ gị na-enye ike, na-emekwa ka a bụrụ onye ukwu. O nweghị onye ga-emegide gị, ya agaziere ya.+
6 sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, ọ́ bụghị gị bụ Chineke bi n’eluigwe?+ Ọ́ bụghị gị na-achị alaeze mba niile?+ Ọ bụ gị na-enye ike, na-emekwa ka a bụrụ onye ukwu. O nweghị onye ga-emegide gị, ya agaziere ya.+