Ọnụ Ọgụgụ 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel wee rapara n’ahụ́ Bel nke Piọ;+ Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+ Ndị Ikpe 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee hapụ Jehova ma malite ife Bel na ihe oyiyi Ashtọret.+ 2 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+ Jeremaya 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Onye kụrụ gị,+ ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị n’ihi ihe ọjọọ nke ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda mere iji kpasuo m iwe site n’isurere Bel ihe nsure ọkụ.”+
2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+
17 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Onye kụrụ gị,+ ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị n’ihi ihe ọjọọ nke ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda mere iji kpasuo m iwe site n’isurere Bel ihe nsure ọkụ.”+