Jeremaya 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi niile m kwupụtara banyere obodo a dakwasị ya, ya na obodo nta ya niile, n’ihi na ha kwesiri olu ike ka ha ghara irube isi n’okwu m.’”+
15 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi niile m kwupụtara banyere obodo a dakwasị ya, ya na obodo nta ya niile, n’ihi na ha kwesiri olu ike ka ha ghara irube isi n’okwu m.’”+