Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 23:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee mee ka ndị nchụàjà nke chi ala ọzọ kwụsị ọrụ, bụ́ ndị ndị eze Juda nyere ọrụ isure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’ebe ndị gbara Jeruselem gburugburu, tinyekwara ndị na-esurere Bel,+ anyanwụ na ọnwa na ìgwè kpakpando nke zodịak na ìgwè ihe niile dị n’eluigwe, ihe nsure ọkụ.+

  • Jeremaya 7:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+

  • Jeremaya 19:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ha wukwaara Bel ebe ndị dị elu ka ha wee na-esure ụmụ ha ndị ikom n’ọkụ ka ha bụrụ àjà a na-esurecha n’ọkụ nye Bel,+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+ nke m na-ekwuteghịkwa okwu ya, ọ bataghịkwa m n’obi.”’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya