Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 3:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+

  • Ndị Ikpe 10:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ ha malitekwara ife Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ na chi ndị Siria+ na chi ndị Saịdọn+ na chi ndị Moab+ na chi ụmụ Amọn+ na chi ndị Filistia.+ Ha wee hapụ Jehova, ha efeghịkwa ya.+

  • 1 Samuel 7:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Samuel wee gwa ụlọ Izrel dum, sị: “Ọ bụrụ na unu ji obi unu niile na-alọghachikwute Jehova,+ wepụnụ chi ndị mba ọzọ ndị dị n’etiti unu+ nakwa ihe oyiyi Ashtọret,+ meekwanụ ka obi unu dum dịrị n’ebe Jehova nọ, jeekwaranụ naanị ya ozi,+ ọ ga-anapụtakwa unu n’aka ndị Filistia.”+

  • 1 Ndị Eze 11:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Sọlọmọn wee malite iso Ashtọret+ bụ́ chi nwaanyị ndị Saịdọn nakwa Milkọm+ bụ́ ihe arụ nke ndị Amọn.

  • 2 Ndị Eze 23:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ebe ndị dị elu ndị dị n’ihu+ Jeruselem, n’ebe aka nri nke Ugwu Mbibi, ndị Sọlọmọn+ eze Izrel wuuru Ashtọret,+ bụ́ ihe arụ nke ndị Saịdọn, na nke o wuuru Kimọsh,+ bụ́ ihe arụ nke Moab, na nke o wuuru Milkọm,+ bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn, ka eze mere ka a ghara ịnọkwa na ha na-efe ofufe.

  • Abụ Ọma 106:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Ha nọkwa na-efe arụsị ha,+

      Arụsị ndị ahụ ewee ghọọrọ ha ọnyà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya