Ndị Ikpe 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee hapụ Jehova ma malite ife Bel na ihe oyiyi Ashtọret.+ 1 Samuel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ahapụwo Jehova wee fee Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ ofufe; ugbu a kwa, napụta+ anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị wee jeere gị ozi.’
10 Ha wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ahapụwo Jehova wee fee Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ ofufe; ugbu a kwa, napụta+ anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị wee jeere gị ozi.’