4 N’ụbọchị ahụ, ụkwụ ya ga-eguzo n’elu ugwu osisi oliv nke dị n’ihu Jeruselem, n’ebe ọwụwa anyanwụ;+ ugwu osisi oliv+ ahụ ga-agbawakwa n’etiti,+ malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ. A ga-enwe nnukwu ndagwurugwu; otu ọkara ugwu ahụ ga-aga n’ebe ugwu, otu ọkara agaa n’ebe ndịda.