Maịka 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda.
4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda.