13 Ebe ndị dị elu ndị dị n’ihu+ Jeruselem, n’ebe aka nri nke Ugwu Mbibi, ndị Sọlọmọn+ eze Izrel wuuru Ashtọret,+ bụ́ ihe arụ nke ndị Saịdọn, na nke o wuuru Kimọsh,+ bụ́ ihe arụ nke Moab, na nke o wuuru Milkọm,+ bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn, ka eze mere ka a ghara ịnọkwa na ha na-efe ofufe.