Ọnụ Ọgụgụ 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha. Jeremaya 48:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihere Kimọsh+ ga-eme ndị Moab, dị nnọọ ka ihere Betel, bụ́ obi ike ụlọ Izrel, na-eme Izrel.+
29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha.