1 Ndị Eze 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee debe otu na Betel,+ debekwa nke ọzọ na Dan.+ Hosia 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+ Emọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+
15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+
5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+