1 Ndị Eze 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee debe otu na Betel,+ debekwa nke ọzọ na Dan.+ Emọs 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Bịanụ na Betel mebie iwu.+ Na-emebinụ iwu ọtụtụ ugboro na Gilgal.+ Wetanụ àjà unu n’ụtụtụ; wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu n’ụbọchị nke atọ.+
4 “‘Bịanụ na Betel mebie iwu.+ Na-emebinụ iwu ọtụtụ ugboro na Gilgal.+ Wetanụ àjà unu n’ụtụtụ; wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu n’ụbọchị nke atọ.+