Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 28:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ị ga-achụ otu ebule n’àjà n’ụtụtụ, chụọkwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede,+

  • Diuterọnọmi 14:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 “Mgbe afọ atọ gwụchara, ị ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri dum nke mkpụrụ gị n’afọ ahụ,+ ị ga-edebekwa ya n’ime obodo gị.

  • Diuterọnọmi 26:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “Mgbe i wetasịrị otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke ihe dum i mepụtara n’afọ nke atọ,+ bụ́ afọ a na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri, ị ga-enye ya onye Livaị, onye mbịarambịa, na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, ha ga-erikwa ya n’ime obodo gị wee rijuo afọ.+

  • Hosia 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya