Ọpụpụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+ Ọpụpụ 29:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị ga-achụ otu nwa ebule n’àjà n’ụtụtụ,+ ị ga-achụkwa nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.+ Diuterọnọmi 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri+ ka ị ga-achụ anụ ememme ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ n’oge ahụ a kara aka mgbe i si n’Ijipt pụta.
6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+
6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri+ ka ị ga-achụ anụ ememme ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ n’oge ahụ a kara aka mgbe i si n’Ijipt pụta.