Diuterọnọmi 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke gị anụ ememme ngabiga n’àjà,+ site n’ìgwè ewu na atụrụ nakwa site n’ìgwè ehi,+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
2 Ị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke gị anụ ememme ngabiga n’àjà,+ site n’ìgwè ewu na atụrụ nakwa site n’ìgwè ehi,+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+