Matiu 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+ Luk 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko wee ruo, bụ́ ụbọchị a na-aghaghị ịchụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà;+
17 N’ụbọchị mbụ nke ememme achịcha na-ekoghị eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri ememme ngabiga?”+
7 Ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko wee ruo, bụ́ ụbọchị a na-aghaghị ịchụ anụ e ji eme ememme ngabiga n’àjà;+