Matiu 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ụbọchị mbụ nke Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị ya: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri Ememme Ngabiga?”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:17 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,4/2018, p. 2 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 267 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 9
17 N’ụbọchị mbụ nke Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị ya: “Olee ebe ị chọrọ ka anyị kwadebere gị ka ị nọrọ rie nri Ememme Ngabiga?”+
26:17 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,4/2018, p. 2 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 267 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 9