2 Ndị Eze 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee weghara ya+ mgbe afọ atọ gwụchara; n’afọ nke isii nke ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia eze Izrel, e weghaara Sameria.+
10 Ha wee weghara ya+ mgbe afọ atọ gwụchara; n’afọ nke isii nke ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia eze Izrel, e weghaara Sameria.+