Hosia 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Betel, ihe a ka a ga-eme unu,+ n’ihi ihe ọjọọ unu n’enweghị atụ. A ga-alarịrị eze Izrel n’iyi mgbe chi bọrọ.”+
15 Betel, ihe a ka a ga-eme unu,+ n’ihi ihe ọjọọ unu n’enweghị atụ. A ga-alarịrị eze Izrel n’iyi mgbe chi bọrọ.”+