Hosia 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+
15 Betel, otú a ka a ga-eme unu, n’ihi ihe ọjọọ unu nke gabigara ókè.+ Mgbe chi bọrọ, a ga-ala eze Izrel n’iyi.”+