Ndị Ikpe 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ́ bụghị onye ọ bụla Kimọsh+ bụ́ chi gị mere ka ị napụ ala ya ka ị ga-anapụ ala ya? Ọ bụkwa onye ọ bụla Jehova Chineke anyị napụrụ ala ya n’ihu anyị ka anyị ga-anapụ ala ya.+ 1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn. Aịzaya 45:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihere ga-eme ha, a ga-emechukwa ha ihu, ha niile. Ndị niile na-arụpụta ihe oyiyi arụsị ga na-ejegharị ná mmechuihu.+
24 Ọ́ bụghị onye ọ bụla Kimọsh+ bụ́ chi gị mere ka ị napụ ala ya ka ị ga-anapụ ala ya? Ọ bụkwa onye ọ bụla Jehova Chineke anyị napụrụ ala ya n’ihu anyị ka anyị ga-anapụ ala ya.+
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
16 Ihere ga-eme ha, a ga-emechukwa ha ihu, ha niile. Ndị niile na-arụpụta ihe oyiyi arụsị ga na-ejegharị ná mmechuihu.+