Ọnụ Ọgụgụ 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha. 1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn. Jeremaya 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+
29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha.
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+