Aịzaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha ga-ehuru ehuru; ha niile ga-ehulata; ha enweghị ike ịnapụta+ ibu ndị a, kama a ga-adọrọ mkpụrụ obi ha n’agha.+ Jeremaya 43:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-amụnye ụlọ chi niile nke Ijipt ọkụ;+ ọ ga-agba ha ọkụ ma buru ha laa, ọ ga-eyiri ala Ijipt, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-eyiri uwe mwụda ya,+ ọ ga-esikwa na ya laa n’udo.
2 Ha ga-ehuru ehuru; ha niile ga-ehulata; ha enweghị ike ịnapụta+ ibu ndị a, kama a ga-adọrọ mkpụrụ obi ha n’agha.+
12 M ga-amụnye ụlọ chi niile nke Ijipt ọkụ;+ ọ ga-agba ha ọkụ ma buru ha laa, ọ ga-eyiri ala Ijipt, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-eyiri uwe mwụda ya,+ ọ ga-esikwa na ya laa n’udo.