Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 M ga-ezipụ nkụda mmụọ ka o butere gị ụzọ,+ ọ ga-achụpụkwa ndị Haịvaịt, ndị Kenan na ndị Het n’ihu gị.+

  • Ọpụpụ 34:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Ma gị onwe gị, debe ihe m na-enye gị n’iwu taa.+ Lee, m na-achụpụ ndị Amọraịt na ndị Kenan na ndị Het na ndị Perizaịt na ndị Haịvaịt na ndị Jibọs n’ihu gị.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 33:53
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 53 Unu ga-enweta ala ahụ ma biri n’ime ya, n’ihi na ọ bụ unu ka m ga-enye ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+

  • Diuterọnọmi 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ị ga-ekpochapụkwa ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị na-enyefe gị.+ Anya gị emerela ha ebere;+ efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na nke ahụ ga-abụrụ gị ọnyà.+

  • Diuterọnọmi 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ọ bụghị n’ihi ezi omume+ gị ma ọ bụ n’ihi na obi gị ziri ezi+ ka i ji abanye inweta ala ha; n’ezie, ọ bụ n’ihi ajọ omume nke mba ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji achụpụ ha n’ihu gị,+ nakwa ka e wee mezuo okwu Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà, bụ́ Ebreham,+ Aịzik,+ na Jekọb,+ n’iyi.

  • Diuterọnọmi 18:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a bụ ihe arụ n’anya Jehova, ọ bụkwa n’ihi ihe arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+

  • 2 Ihe E Mere 20:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?

  • Abụ Ọma 44:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+

      I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+

      I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya