Ọpụpụ 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ekwesịghị ibi n’ala gị, ka ha ghara ime ka i mehie m. Ọ bụrụ na i fee chi ha, ọ ga-aghọrọ gị ọnyà.”+ Diuterọnọmi 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’ Ndị Ikpe 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ, ha ga-aghọkwara unu ọnyà,+ chi ha ga-aghọkwara unu ihe ụrà.’”+ Abụ Ọma 106:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha nọkwa na-efe arụsị ha,+Arụsị ndị ahụ ewee ghọọrọ ha ọnyà.+
33 Ha ekwesịghị ibi n’ala gị, ka ha ghara ime ka i mehie m. Ọ bụrụ na i fee chi ha, ọ ga-aghọrọ gị ọnyà.”+
30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’
3 Ya mere, mụ onwe m ekwuwo, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ, ha ga-aghọkwara unu ọnyà,+ chi ha ga-aghọkwara unu ihe ụrà.’”+