Ndị Ikpe 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ ya mere m ji kwuokwa, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ.+ Ha ga-abụrụ unu ọnyà,+ ha ga-aratakwa unu ka unu fewe chi ha.’”+
3 Ọ bụ ya mere m ji kwuokwa, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ.+ Ha ga-abụrụ unu ọnyà,+ ha ga-aratakwa unu ka unu fewe chi ha.’”+