14 Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.+ Ọ ga-abịa,+ m ga-emekwa ihe. M gaghị eleghara ya anya,+ m gaghị eme ebere,+ m gaghịkwa agbanwe obi m.+ Ha ga-ekpe gị ikpe dị ka ụzọ gị niile na omume gị niile si dị,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
14 “M ga-agbapụta ha n’aka Shiol;+ m ga-agbapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Shiol,+ olee ebe mbibi ị na-eweta dị? A ga-ezopụ ọmịiko n’anya m.+