Aịzaya 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 “Ọnwụ, olee mmeri gị? Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?”+
19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+