Levitikọs 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Zekaraya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi ime ka ọdachi dakwasị unu n’ihi iwe ndị nna nna unu kpasuru m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “agbanweghịkwa m obi m,+
28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
14 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi ime ka ọdachi dakwasị unu n’ihi iwe ndị nna nna unu kpasuru m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “agbanweghịkwa m obi m,+