1 Samuel 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+ Jeremaya 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+
29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+
6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+