16 M ga-ama ha ikpe n’ihi ihe ọjọọ niile ha na-eme,+ n’ihi na ha ahapụwo m+ wee na-esurere chi ọzọ+ dị iche iche ihe nsure ọkụ, na-akpọkwara ọrụ aka ha isiala.’+
13 ‘n’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụwo mụ onwe m,+ bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ,+ ka ha wee gwuoro onwe ha olulu, olulu gbawara agbawa, ndị na-apụghị ichedo mmiri.’