Jeremaya 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-ama ndị m ikpe n’ihi ihe ọjọọ niile ha na-eme,N’ihi na ha ahapụla m,+Na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà a na-esu ọkụ,+Na-akpọkwara ọrụ aka ha isiala.’+
16 M ga-ama ndị m ikpe n’ihi ihe ọjọọ niile ha na-eme,N’ihi na ha ahapụla m,+Na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà a na-esu ọkụ,+Na-akpọkwara ọrụ aka ha isiala.’+