Ndị Rom 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+ Ndị Efesọs 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama n’ikwu eziokwu,+ ka anyị site n’ịhụnanya tolite+ n’ihe niile n’ime onye ahụ bụ́ isi,+ ya bụ, Kraịst. Ndị Kọlọsi 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, unu nwezuru ihe niile site n’aka ya, ya bụ, onye bụ́ isi nke ọchịchị niile na ikike niile.+
9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+
15 Kama n’ikwu eziokwu,+ ka anyị site n’ịhụnanya tolite+ n’ihe niile n’ime onye ahụ bụ́ isi,+ ya bụ, Kraịst.
10 N’ihi ya, unu nwezuru ihe niile site n’aka ya, ya bụ, onye bụ́ isi nke ọchịchị niile na ikike niile.+