1 Ndị Tesalonaịka 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ nwụrụ n’ihi anyị,+ ka anyị na ya wee dịkọọ ndụ,+ ma ànyị mụ anya ma anyị na-arahụ ụra. Mkpughe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+
18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+