15 ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ,+ kama ka ha dịrị onye ahụ ndụ,+ bụ́ onye nwụrụ n’ihi ha, e wee kpọlite ya.+
17 E mesịa, anyị onwe anyị bụ́ ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ, a ga-eburu+ anyị na ha+ gaa n’ígwé ojii+ izute+ Onyenwe anyị na mbara igwe; otú a ka anyị na Onyenwe anyị ga-anọ mgbe niile.+