Ndị Rom 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+
8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+
3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+