1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+ Ndị Kọlọsi 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;